back to all blogs

All Blogs

Zigara ndị ahịa gị akwụkwọ nnata mgbe ha akwụrụ gị ụgwọ

Jun 2022

4 mins read

Igbo

Zigara ndị ahịa gị akwụkwọ nnata mgbe ha akwụrụ gị ụgwọ

Dillali na-ahụ maka ndekọ ego azụmahịa gị niile site na mmalite ruo n'isi! Nke a bụ etu Dillali nwere ike isi nyere azụmahịa gị aka:

  • Zigara ndị ahịa akwụkwọ ọnụahịa na WhatsApp n'ime sekọnd iri isii
  • Dekọọ ahịa gị, ego ị na-akpata, na espensị ngwa ngwa
  • Jikwaa ihe gbasara ndị ahịa gị niile n'otu ebe
  • Zigara ndị ahịa gị akwụkwọ nnata mgbe ha akwụrụ gị ụgwọ
  • Zipu ozi ncheta ịkwụ ụgwọ n'ụzọ dị mfe nye ndị ji gị ụgwọ.
  • Hụ ka azụmahịa gị si aga kwa ọnwa ma hụkwa rịpọọtu zuru ezu
  • Jikwaa ego gị n'ụzọ dị mfe na Hausa, Igbo ma ọ bụ Yoruba. 

Ekwela ka oghere a gafere! Soro ihe karịrị mmadụ 11,000 na-azụ ahịa, na-ijikwa azụmaahịa ha n'efu n'ime Dillali. Daunloodu o Dillali App na Google Playstore na Appstore ka ịmalite ijikwa ego gị taa n'efu.

Bido Ugbu a n'efu